| Personal Pronouns | Sentence |
| mu I | A bu mu nwa akwụkwọ I am a student |
| gi, giwa You | ọ na achọ gi He/she is looking for you |
| ọ He/She | ọ na agbali He/She is trying |
| anyi We | anyi na aga uka We are going to church |
| ha They | ha gara ahia They went to the market |
| Object Pronouns | Sentence |
| m Me | Biko nyere m aka Please help me |
| gi, giwa You | Gi na nwanne gi no na nsogbu You and your brother are in trouble |
| ya Him/Her | Mu na ya so I am with him |
| anyi Us | Anyi na Obi no Obi is with us |
| ha Them | O so ha ga He/she went with them |
| Possessive Pronouns | Sentence |
| nke m my/mine | akwa nke m kacha nma My wrapper is the most beautiful |
| nke gi Your/Yours | nri nkaa bu nke gi This one is your food |
| nke ya His/Him/Her | ụgbọ ala ahu bu nke ya That car belongs to her |
| nke anyi Our/Ours | ụgbo nkaa bu nke anyi This farm is ours |
| nke ha Their/Theirs | ụgbo nke no na ndida bu nke ha That farm further down is theirs |
| Interogative Pronouns | Sentence |
| olee/kedụ How/When/Where/Which | olee/kedụ maka ọlụ gi? How is your job? |
| gini What | ọ bụ gini na esogbu gi? What is troubling you? |
| maka gini Why | maka gini ka iji gbaa ọsọ? Why did you run? |
| ebee Where/Which Place | ebee ka nne na nna gi gara? Where did your mom and dad go? |
| ole How much/many | ikwụrụ Jide ego ole? How much did you pay Jide? |
| onye Who | onye na akpọ gi? Who is calling you? |