Skip Navigation Links > Learn Igbo Language > Igbo Greetings


Greeting Response
Ndewo

Hello/Hi

Ndewo

Hello/Hi

Ị mere aghaa/olia

How are you

adị m mma

I am okay/fine

Ka chi bọọ/foo

Till morning comes

Ka chi bọọ/foo

Till morning comes

ekene nke ụtụtụ

Good Morning

Ị bọọla chi

Good Morning

Laa nke ọma

go gently

ag mụ alaa nke ọma

I will go gently

Ije ọma

safe journey

aga mụ agaa ije ọma

I will reach safely

Lezie anya ofụma

Be careful

aga mụ elezie anya ofụma

I will be careful

Jisie ike

try hard

aga mụ ejisie ike

I will try hard

Ị meela

thank you

e meela mụ

am also thankful

Rahụ ụra nke ọma

sleep well

aga m arahụ ura nke ọma

I will sleep well

Ka ọ dị

keep well

ọ ga dị nma

it will be well

Kaa kwa nka

live long

Aga mụ aka nka

I will live long

Ị lawala?

are you going?

eh, a lawala mụ

yes, I am going

Greeting Response
Kedu/kedụ ka ị dị

Hello/How are you

adị m mma

I am okay/fine

Ọlịaa

How is it

ọ dị mma

It is alright

ekene nke ehihie

Good Evening

ekene nke ehihie

Good Evening

Ị tetala ụra

Have you woken

Eh etetala mụ ụra

Yes, I have woken

Laa nke ọma

go gently

aga mụ alaa nke ọma

I will go gently

Jee nke ọma

travel well

aga mụ aga nke ọma

I will travel well

Ihe ọma dịrị gị

good things be with you

Ihe ọma ga a dịrị mụ

good things will be with me

Chukwu ga agọzi gị

God will bless you

Chukwu ga gọzi mụ

God will bless me

Ị zọọla mụ

you have helped me

eya zọọla ngị

yes, I have helped you

Ka ọ mesịa

goodbye

Ka ọ mesịa

goodbye

Ị lawala?

are you going?

Mba, a lawabe mụ

No, I am not going

Gaa nke ọma

go well

ag mụ agaa nke ọma

I will go well


Vision Realty Home Page


Member Login

Log In
Must be an IWL member to log in.
Register
Forgot your password?